Igbo English Translator for Android
Obu ihe kasi mma o nyeere m aka ikwu okwu ys na m omenala ngwo nzuko na abia m ike ugbu a na ekwu okw ya
Chukwu okike abiama gozie onye ruru orua
I love this app is educating n lovely am giving it 5 star thanks developer. Keep it up.
It's the best so far - Okaibe
Omaranma nke ukuu
O di ezigbo mma
Nice one indeed together with the outlook.
Very good
Sooooo amazing
Payingtheprice
Amazing
I was born in a igbo family in america. I was born knowing Ig bo but I didn't understand somethings so I downloaded this app and typed in dalo wich is igbo 4 thank u but it said something else
Achorom ka enwe otu ndi geji bible Igbo na asusu Igbo n'_ekwukorita okwu, ma obu kuzie ihe nine ekwenti a ma obu uzo ozo.Asusu Igbo amaka
Onye obula dere application nkea imeela nke ukwuu. Obodo anyi biafra ga na aga n ihu imeri ekwensu
Ųdiŕi íhia kà anyi bų ndi igbo gbagburu gburu chõrõ. Imela ngi onye dere nko.
Onye ruru nka agbaliala.O ga enyere otutu ndi Igbo aka n'itughari okwu.
Igbo nation must survive..
Does it have a voice record translator
OK I like it
Odi Mma..bia buru ukacha umuta
Hoping it to be ok
This is just google translate in a frame...
Educator
Love
Love it
Super
Its cool
Good apk
Nice
interesting
Nice
Igbo
Seems nice. I need to learn igbo pronto. This will help.
Iglisia no cristo
Not yet used it. Wil rate it tu one or five later, depending on its quality
by Z####:
Odi mma ka asusu IGBO bawanye rue mba nile, ebe uwa soturu, odikwa mkpa ka umuaka anyi ndi n' etorite etorite mala nkaa, na ihi na obulu na onye hapu oba ya onye agbata obi ewele ya kpo aghighia. Udo dili unu umu Igbo , Biafra ga di ooooo.