IGBO BIBLE(BIBLE NSO) for Android
Chineke gozie ndi weputara akwukwo nso nke a obim bu soso anuri
It's lovely
Akwụkwọ Nsọ a amaka kama ọ dịghị mma ka aha ihe dịka psalms kwesịrị ịbụ Abụọma ka bụrụ na asụsụ bekee. Ọrụ unu amaka rie nne. Biko, gbalịa nuo mee ka ihe nile bụrụ na asụsụ anyị. Ka Chineke gọzie unu nke úkwù! One last observation, ads doesn't allow you to read Your Bible again. Bible not just any book!
Akwukwo nso nkaa Di uto,ka chukwu okike gozie ndi n'ile dere Akwukwo ah,mana ihe dika psalm kwesiri ibu abuoma,numbers aburu onu ogugu,ya gazie, unu emeka.
Obi by m soso anuri. Anam as I ka Chineke ji like Nile gbaa unu ume ,na aha Jesus. Amen
Olu a di nma n'ebe Opuru iche. Ndi weputara Oge hazie, ma dee ya, mekwaziri nke oma n'akuku nke ha.
It is difficult to open in my phone. It keeps on showing error
Onye nwem me ndi nili weputara Akwukwu Nso na onyawood (internet) nma n'aha Jisos.
Nke a bu ezigbo olu puru iche, Chukwu Okike Abiama goziere m ndi mere ya.
Simply beautiful. . I value it and recommend it for use to people of Igbo origin.
Ohhh too much beautiful,omara mma puru iche,,
The app is not working in my wiko sunset2 error module
It's a good app for people that cannot study with English
Just like having igbo Bible app
Unu emela n'olu ebube di otu a.
It worth been recommended for
It is a very good app
It is wonderful
Bad app refused to open. Work on it and stop wasting people's data
Very stupid app that refused to open any pages.
Is a work of love and all Glory to God
But refused to open on my android 6.0 tecno w3. Telling me Error incorrect module - - - Please can I get help?
Chukwu gozie ndi tiyere akwukwo nso a' ebeia.ugbua m' ga enwezi ike igu akwukwo nso na asusu ala nnam.
Bible Nso a bu Ezi olu puru iche. Chukwu ga agozi ndi were Oge ha meputa ya.
Ekele m gaara ndi weputara oge ha wee ruputa ezigbo oru a. N'ezie, Bible Igbo a ga-akwalite okwu Chineke nke ukwu. Chukwu gozie unu!
Prince akubuikuku
Onye nwem me ndi nili weputara Akwukwu Nso na onyawood (internet) nma n'aha Jisos.
Unu emela nke uku.Onu ochi awalam.
Obi d'im uto nke ukuu
Keeps saying Incorrect module
ekele diri chineke nihi akwukwo nkea .
Ohhh too much beautiful,omara mma puru iche,,
It worth been recommended for
Wonderfully made
Obim elugo ani, Chineke gozi ndi deputara Akwukwo Nso nka na asusu Igbo, omaka
Chineke gozie unu na mgbe Nile ebigh ebi. Amen!
Good God bless u all
Ya diri unu na mma o
O mara mma nke ukwuu.
by M####:
Total rubbish, do not pay with word of God