Bible Nso for Android
Obi di m ezigbo uto ihu akwukwo a
Odinma ma burukwa ihe kwesiri ka odi.
Ihe bu Ihe kwesiri ekwesi obi di mu no ezi uto
Chukwu gba unu ume n' aha Jisos
Osooooooo m ke mmiri ara ehi
Chukwu gozie ndi nine na agbasa ozi oma ya!
Onye ime eluigwe gozie unu ma nonyekwara nų mgbe nile. Dalunų
Great! Now I can read God's words in my language!
O di ebube
This is great
Chukwu gozie onye weputere akwukwo nsoa na net
chineke gba gi ume gi onye luru app nka
Ibu ezigbo nwafo Igbo chukwu gozie gi
Ekene diri unu.
Is beautifully presented may God bless your good work
Akwykwo nso
Omakalichara n'nma
I hope it will give me what I want
Obi di m uto nke ukwuu, maka ahuwo m akwukwuo nso bu Bible di kwa n'asusu Igbo. Ekele diri Chineke, onye nyere ndi webatara ya na intaneti (internet).
Odinma karichaa ibe ka chuku okike nye gi anya nke Ime nmuo ma gozikwa gi ezinwanne mm
Otto diri Chineke na elu kasi elu, Amen
This apps is awesome for any igbo reader
obi dim uto nke ukuu
You can still improve on it
O bu ihe kwesiri ekwesi ka o bu. Otuto diri chineke maka nroputa apilikeson a
I enjoy it
Igbo agaghi anwu
Jisos by eze
Igbo Bible version
Wonderful
It feels satisfying reading God's word in my own language, I wish verses can be shared on Facebook or other platforms
Point of correction AKWUKWO NSO OHUU not BIBLE NSO OHUU. And some spellings are not correct but you people try.
It gives room for more understanding. God bless you.
Very good if it really works.
O mara mma. Chukwu goziere m gi
by J####:
Very inspiring and powerful